deepdml/wav2vec2-large-mms-1b-igbo
Automatic Speech Recognition • 1.0B • Updated
audio audio | text string |
|---|---|
Ejīgo m nchà sasịa afele. Ọ fòzìlì kà m ji mmili dī mma ŋàchaa yā | |
Achọrọ m iteta ụra n'elekele isii | |
Mgbe ị jụrụ m, asị m gị "oo"? | |
Ọgwù m ŋūlụ n'ùtụtù nà-èbughalị m#anya | |
Ihie adịghị ebe ahụ ị na-aga. | |
Ihe a bụ ajụjụ nzaroonwe; chebara ya uche. | |
Nkịta ahụ nọ n'okpuru osisi | |
Onye ogbi anaghị ekwu okwu. | |
Chizụa rifọrọ nri ụ̣tụtụ ya. | |
Ụkwụ gị zara aza. | |
Ego Chidi adapụla. | |
Nnannukwu m kwataara nnennukwu m ekwe. | |
Emeka echizugo ụkọchukwu. | |
Ọrụ na-aga nke ọma. | |
Ọ nà-àkụlì ajā | |
Ahụbeghị m usoro a mbụ. | |
Ndị mmadụ na-asọ ya asọ maka otuto ahụ. | |
Mmadụ niile nyere ya otito maka ihe o mere. | |
Onye ndị iro gbara gburugburu na-ache ndụ ya nche. | |
Màa yā òla | |
Ọnwụūkâ bù onye àgbàtà obì m | |
Ọ na-eche nche | |
Amadị bụ otu n'ime ndi ọgbaama ahụ. | |
Ụmụnne m gara ọrụ. | |
A na-ere akwa n'ụlaahịa a. | |
Amaghị oge o mere. | |
Ọ nọdoro nkịta ahụ n'ọdụ. | |
Ọ gbara ọsọ. | |
Gọọmentị etiti kwuru okwu gbasara ide mere ebe ahụ. | |
Emeka butere nne m n'ụgbọala ya | |
Ị bụ nwaanyị ka ị bụ nwoke? | |
Nri a dị oyi. | |
Ogè niīne kà ọ nà-àgba mbìbì egō | |
Ọ chọghị ịza oku a akpọrọ ya. | |
Ènyò ọkū m àpịago | |
Anà m èje iŋāchalị àbùba anū nnē nyèlù m | |
Òfu nnwā kà m bù | |
Àkịkà àtakago àfè m zùtàlù ǹnyàafù | |
Nwa ya bụ nwaanyị. | |
Ì nà-apù alā? | |
Ogbuopi ahụ bụbu onye otuegwu anyị. | |
Ili mmadụ bụ ọrụ ya. | |
Gbaa ọkụ ebe a. | |
Achọrọ m igbanye mmiri n'ime ya. | |
Ị chọrọ ịbọ ewu ahụ? | |
Osụsọ na-asọ m | |
Pụọ ebe a. | |
Ezigaara m Echefula ozi maka agbamaakwụkwọ m. | |
Achọrọ m idepụta ihe ndị ahụ. | |
Chi abọọla. | |
Ọ bara nsị maka afọ na-asa ya. | |
O nwetara ọrụ ebe a na-arụpụta ụgbọala. | |
Emeka ga-atụ ilu ma gị na ya kpawa nkata. | |
Ife o kwùlù enwērọ isi | |
Gbado anya | |
Olu gị na-ada ụda. | |
Ukwu na-afụ m ụfụ. | |
Ebee ka ọ nọ? | |
Ọ zara mgbe m kpọrọ ya. | |
A ga-ama onye mere ụdị ihe ahụ ikpe ọnwụ. | |
Ha bi n'ụlaala. | |
Ntị gị na-esi isi. | |
Ụdị ọrụ a na-agbụ agbụ ọsịịsọ. | |
Nke a gosiri na Chinedu tọrọ nti n'ala nke ọma. | |
A ga-eli nwaanyị ahụ nwụrụ anwụ echi. | |
A na-azọpụta gị, mana ị naghị ekwe. | |
Oche a dị ala. | |
Ajọ enyi na-emebi nwata. | |
Imeriime mmadụ bịara ebe a. | |
Ọnụ mgbanaaka ahụ chụrụ m ọsọ. | |
Adaobi dị mkpụmkpụ. | |
Onye na-agbọ n'ezi? | |
Ada ka bụ agbọghọ. | |
E jidesiri m ya ike. | |
Azụbuọgụ nwere akpụkpanta. | |
Mmadụ dị ọtụtụ ebe a. | |
Ọ zara ajụjụ niile. | |
Echeghị m na ọnụahịa ga-ada n'ọnwa a. | |
Achọrọ m ịma akwụkwọ ka Ada. | |
Ha riri ya nra. | |
Akụjara m oge m hụrụ ya. | |
Ọ bịara n'oge. | |
Ịtēta ụla n'elekele īse ụtụtù àmalụgo m#arụ | |
O gbere igbe banye n'ime ebe ahụ. | |
A mara ọkwa agbamakwụkwọ unu n'ụlọụka taa. | |
Mmadụ niile, kwụrụ ọtọ! | |
Emeka na-achụsa mmadụ niile ugbua. | |
Gịnî kpàtà ijì aŋùlị? | |
O nwere ike ịbụ arịkpa na-enye nwata ahụ nsogbu. | |
Òdogwu kà ọ bù | |
Ọ bù mm tụtùtàlù ọtụ ụzò a nà-àchọ | |
E ji achara arụ ụlọ ata. | |
Anaghị ere akwa n'ahịa ahụ. | |
Ọsọ ọ gbara ka m ji mata na nsogbu dị. | |
Ebee ka ị na-eje? | |
Ohere adịghị ebe ị chọrọ ịnọdụ ọdụ. | |
A hụrụ m ya mgbe ọ na-aza mmadụ n'ekwenti. | |
Agụ nà-àtakwo mangō ācharọ acha | |
Ana m ele ụmụaka biara be m ọbịa. | |
Ọ mààlù anya akwà |